SpeakIgbo1

SpeakIgbo1 Igbo bụ Igbo

NA ỌNWA ỌHỤRỤ A!    Ka ahịa ọma bụrụ nke unu, ka ụzọ ọma meghee, ka ego bata, ka akụ na ụba too, ka ezinụlọ unu nwee udo...
01/09/2026

NA ỌNWA ỌHỤRỤ A!
Ka ahịa ọma bụrụ nke unu, ka ụzọ ọma meghee, ka ego bata, ka akụ na ụba too, ka ezinụlọ unu nwee udo na ọṅụ.

Ka Eke, Orie, Afo na Nkwo wetara unu naanị ihe ọma.....

Dezuo ilu a, "Ahụ chaa agbankịtị mere Di na Nwunye ji ______?"What does it mean?Let's see the elders and Igbo language l...
04/08/2026

Dezuo ilu a, "Ahụ chaa agbankịtị mere Di na Nwunye ji ______?"

What does it mean?

Let's see the elders and Igbo language lovers in the comments.

Taa bụ Eke, ka o ketara anyị ihe ọma na ọganihu...
04/08/2026

Taa bụ Eke, ka o ketara anyị ihe ọma na ọganihu...

30/07/2026

Nwale ihu akwụkwọ a

30/07/2026

Ka m nwale Facebook mara ma onwere ndị ga ele ihe onyonyo a... Biko dere m ndewo na okpuru.

Address

United Kingdom
Owerri

Alerts

Be the first to know and let us send you an email when SpeakIgbo1 posts news and promotions. Your email address will not be used for any other purpose, and you can unsubscribe at any time.

Shortcuts

Share